Phyno & Flavour – Uzo Ano Lyrics

Uzo Ano Lyrics By Phyno

Uzo Ano Lyrics
Uzo Ano Lyrics
  • Artist Phyno
  • Featured Flavour
  • Title Uzo Ano
  • Album Uzo Ano – Single

Ọnwebedị ihe ị fụụ
Ikpele m nọ n'ana nsọ
Ka echi ka taata mma
Anyị afụgo ọkụ mmụọ
Fa na-achọ ka ọkụ m nyụọ
Mana adịrọ ama aka, oh
Nwa, a ga na-achụ aja
Ka ikpe maba ndị mmụọ
Tete ụla n'ụtụtụ gote coke na ọkpa
Waa ya ụzọ anọ
Madam, waa ya ụzọ anọ
Yeah, ọjị Igbo, waa ya ụzọ anọ
Yeah
Same OG, sọ ife change bụ the zeros na my bank account
Anọ m game mànà ọ sọ Chi m na tap-u pad
Live up to my name, me my music my 9 to 5
Now, ọ sọọsọ machine park-i na my parking lot
Turn it up, did everything they said can't be done
Go against the odds, ana m agbalụ ha torch
Been around the world, and I'm still the one
For my peace, mpa onwelọ, let thy will be done
I get so many reasons why I can't give up o, oh
When I remember where I come from, I can't fuck up o
Chi nyelụm blessings, mpa waa ya ụzọ anọ
When you share the cake, mpa waa ya ụzọ anọ
(Yeah, ọjị Igbo, waa ya ụzọ anọ)
I can never lose, no matter wetin dey come my way
Nke anyị melụ jụọ oyi, anyi eme ya ọzọ
When I pray for blessings, fa enyem ya ụzọ anọ
When you share the cake, mpa waa ya ụzọ anọ
(Yeah, ọjị Igbo, waa ya ụzọ anọ)
Yeah
Ife Ekwensu nye nwoke bụ wete isi, were isi
Grinding make them see me, kedụ mgbe ọ ga-enwe isi
Dreams Lamborghini, melụ fa ji esu imi
Tell a hater step up, mu ka ị na-ebulu ilu
Akwụm ka ọkwụlụ ọkà
Fa chọọ ka mụ wọba ada
Tụọ ha nga mkpụlụ ọka
Ndị iro afụba ọja
Smiling mana n'ime obi fa, Oke na-ataka akpa
You go pay, ma ị chọọ m; etinyem time n'ọrụ
Yeah, Ife niine emego align
Push me to the mud, still m pụta ka na shine
I do am my way, kụpụlụnụ m na-adị m fine
Live am like my last, ka ụmụasa bịa na a whine
Ịnwe kwanụ choice
Ị like ife anyị na-eme mana ịnwe kwanụ guts
Yarn-iba dust
I'm not a king in the East, I'm a God in the East
Winner circle, anyị ama fụụ defeat
Yeah
I get so many reasons why I can't give up o, oh
When I remember where I come from, I can't fuck up o
Chi nyelụm blessings, mpa waa ya ụzọ anọ
When you share the cake, mpa waa ya ụzọ anọ
(Yeah, ọjị Igbo, waa ya ụzọ anọ)
I can never lose, no matter wetin dey come my way
Nke anyị melụ jụọ oyi, anyi eme ya ọzọ
When I pray for blessings, fa enyem ya ụzọ anọ
When you share the cake, mpa waa ya ụzọ anọ
(Yeah, ọjị Igbo, waa ya ụzọ anọ)
Ikpele m nọ n'ana nsọ
Ka echi ka taata mma
Anyị afụgo ọkụ mmụọ
Fa na-achọ ka ọkụ m nyụọ
Mana adịrọ ama aka, oh
Nwa, a ga na-achụ aja
Ka ikpe maba ndị mmụọ
Tete ụla n'ụtụtụ gote coke na ọkpa
Waa ya ụzọ anọ
Madam, waa ya ụzọ anọ
Yeah, ọjị Igbo, waa ya ụzọ anọ

READ ALSO  Phyno – Do You Wrong Lyrics (feat. Olamide)

Leave A Comment