Ofeke (Remix) Lyrics By Spyki

Osetigo
Ịnụgo na the boy e-pick-go
Na-erizi dollar na ego Britiko
Gwanụ fa na ofeke e-win-go
Alịka 7up e-gymgo
Ịfụgo na afịa anyị kpọsalụ e-boom-go
Onye Chi mele eze golibe oh
Onyinye Chukwu dọ na boot m o
Uhh, finally, I don hammer o
I don make am
I no fake am
Them be no rate am
But I come take am
Obi ka m
Ọkwa nke m ji ka m
Them no hold me down
Fa emenyọ cigar m
Taa! Kụpụlụ m
They can’t bring me down
Chidubem as I run the town
Get the kpa oh
I bless my shima oh
I no fit shout
E dey pain dem, wobolo wobolo wobolo wobolo wobolo
Ofeke don blow, wobolo wobolo wobolo wobolo wobolo
Ịma na ofeke ahụ tinyele isi n'ọfịa mechakwalụ bute ike
Uche Chukwu abụlọ uche mmadụ, nwannem zukwanụ ike
Ife anyị na-ayọ Olisa bụ ka all man kpatakwa ike
'Cos if you get and I get, when they drop the location, eribenụ ifenụ
Rule number one, onye lahụọ ụra, ebulu egbe ya
A ga-agwadị gị agwa?
You better focus o, na after business we dey talk pleasure
We dey talk pleasure
Number two, try invest before party
I say before party 'cos, "I get am before, no be property"
Number three, ọlụ kwụọ ụgwọ, nye mụ my cut
Nye mụ my cut o, makana m maa kpee gị na court
Ọsị gịnị
Mana ya gazie, nke onye chiri ya zelụ
Ya gazie, na ọlụ baraba na ọbago
Asị mụ ya gazie, ife onye chiri ya zelụ
Ya gazie, na ọlụ baraba na ọbago
Makana ofeke ahụ tinyele isi n'ọfịa mechakwalụ bute ike
Uche Chukwu abụlọ uchemmadụ, nwannem zukwanụ ike
Ife anyị na-ayọ Olisa bụ ka all man kpatakwa ike
'Cos if you get and I get, when they drop the location, eribenụ ifenụ
Mana ya gazie, nke onye chiri ya zelụ
Ya gazie, na ọlụ baraba na ọbago
Asị mụ ya gazie, ife onye chiri ya zelụ
Ya gazie, maka ọlụ baraba na ọbago