New Video Lyrics By Zoro Swagbag

Hustle to make that first million
Ego dị na booth, like 2 billion
Asa nọ na phone na-akụ m gidigbo
She wan show for my new video
She love me, 'cause I too speak Igbo
Man's so hot, still a cool kid, oh
Money dey for booth, like 6 billion
She wan show for my new video
Pacman, see babe, sepụkwa aka
Come to my yard, ọọ m chịpụta asa?
Take what you want, ọ maa ntọ m n'aka
Take what you want, ọ maa ntọ m n'aka
Ị tụọ na my yard, m chịpụta asa
Take who you want, ọ maa ntọ m n'aka
Take all you want, ọ maa ntọ m n'aka
Chop who you like, ọ maa ntọ m n'aka
Asa you and your friends enter my room
Ma ị daa eme, straight to Mile 2
Gbanyelụ gị film, 1 and 2
Ị ka yi akwa, don't enter my pool
Ezege jee yite efe bịanụ ka anyị pụ
Atụgbụ m na-atọ ka pineapple
"Zoro for the girls", that's the title
Kụọ till ndeeri, beanyị ba ị nọ
Ụmụazi ụmụasa gbalụ kasaa, ị nerọọ anya ọfụma, ọ dịka buffet (Buffet)
I'm a big fan of ife ọbụla nwoke na nwaanyị na-eme n'okpulu duvet (Duvet)
Ị fụ m ebe m na-eli nnwa, nwanne, ị ga-eche na mụ na ya bụ di na nwunye (Nwunye)
M kpọnye your city, your chick abọọlụ m ya, men go dey echo, "Who dey? Who dey?" (Who dey?)
Hustle to make that first million
Ego dị na booth, like 2 billion
Asa nọ na phone na-akụ m gidigbo
She wan show for my new video
She love me, 'cause I too speak Igbo
Man's so hot, still a cool kid, oh
Money dey for booth, like 6 billion
She wan show for my new video
Pacman, see babe, sepụkwa aka
Come to my yard, ọọ m chịpụta asa?
Take what you want, ọ maa ntọ m n'aka
Take what you want, ọ maa ntọ m n'aka
Ị tụọ na my yard, m chịpụta asa
Take who you want, ọ maa ntọ m n'aka
Take all you want, ọ maa ntọ m n'aka
Chop who you like, ọ maa ntọ m n'aka
Ị ma nfụdị nwa buusu n'ime my zoo
Sọ ụmụnwaanyị nọ mma n'ime my queue
Kwụlụ ọtọ, gbasaa aka n'ime my coup
And ebe m na-ezo igbo, n'ime my shoe
Wepụta ego, zi yị what ego can do
Oyị gị nwoke dị ishi ka ishi bamboo
Set ụmụ ọzọ ga-atụ down by 2:00
And onye ọbụna ga-ekete oke like 2
Ị fụụ na ụmụnwa gbọọ kasaa, men na-eli fa dịka buffet (Buffet)
Abaa m n'ime room, ị bọọlụ m ya, ka anyị jee pie elele di na nwunye (Nwunye)
And she a bad girl, ọ na-amasị ya ụdị ife na-eme n'okpulu duvet (Duvet)
M na-ekechi steady, adịị m afụdịị yị, rasta man ka Lucky Dube (Dube)
Hustle to make that first million
Ego dị na booth, like 2 billion
Asa nọ na phone na-akụ m gidigbo
She wan show for my new video
She love me, 'cause I too speak Igbo
Man's so hot, still a cool kid, oh
Money dey for booth, like 6 billion
She wan show for my new video
Pacman, see babe, sepụkwa aka
Come to my yard, ọọ m chịpụta asa?
Take what you want, ọ maa ntọ m n'aka
Take what you want, ọ maa ntọ m n'aka
Ị tụọ na my yard, m chịpụta asa
Take who you want, ọ maa ntọ m n'aka
Take all you want, ọ maa ntọ m n'aka
Chop who you like, ọ maa ntọ m n'aka