Iwa Lyrics By Phyno

Nwa nkena amaka, ka anyị lụọ
Nye m your number, nye m your control
Nwa nkena atọka, ka anyị lụọ
I ji my remote, jide control
Girl, you remember say ma me ịwa
No use this your love o, wee mee m ịwa (Girl, I'm feeling you)
Girl, you remember say ma me ịwa
No use this your love o, wee mee m ịwa
Ọkọtọ akalịa
Ị na-agbali m isi, tinye m na gbaghalịa
Mebe m ife ọbụla sọlụ gị, ba yawa
Your features emego all man a na-a-hala
Ọ na-ahawa
Asa m nwa mama
Akwụ m gị n'azụ na-ekwelụ gị egwu ka agama
Dịka m na-ebigodi, fụ call gị, m park-ịkwa
Ọ bụrọọ film, mana onye chọta gị, m act-ịkwa
Mana, nnwa watch-ịkwa
Sometimes m na-eche
How the boy go dey, ma i welụ obi m gbaa pepe
Never loved another like gịnwa, baby, jụa ese
Quit-ielụ gị ife a na-aṅụ aṅụ, na nke a na-ese ese
Ka mụ na gị ghara ise
Ị ma na nwa nkena amaka, ka anyị lụọ
Nye m your number, nye m your control
Nwa nkena atọka, ka anyị lụọ
I ji my remote, jide control
Girl, you remember say ma me ịwa
No use this your love o, wee mee m ịwa (Girl, I'm feeling you)
Girl, you remember say ma me ịwa
No use this your love o, wee mee m ịwa
Girl, your body go ganana
Hire me for the banana
I'm feeling you, tatata
And real life
So, girl, your body go ganana
Toy for me banana
I'm feeling you tatata
And real life
Tell me your secret, I won't tell, eh
Ife i bu n'ukwu na-akụ m bell
Ọ na-anyịgbu m, m ga-amavulu ya ka m ebu dumbell, eh
Shima, make I make your head swell
Nnwa m bu n'obi, sọ gị na-ekoli mụ, high me na ọọ gị bụ kpoli mụ
Screensaver nọ na phone mụ
And, iwe na-ewe m, ị kpọọ m, m change-godi tone mụ
Nye gị everything, ma body, ma money, ma soul mụ
Sọ gị bụ ọdị n'obi mụ
I promise you, baby, o nwerọọ ka i bee akwa
Iru gị amaka, i nwerụ iru e ji ele afịa
Cheta na i kwelụ mụ nkwa, sị mụ na mụ na gị ga-ebi till anyị akaa nka
Ị ma na nnwa nkena amaka, ka anyị lụọ
Nye m your number, nye m your control
Nnwa nkena atọka, ka anyị lụọ
I ji my remote, jide control
Girl, you remember say ma me ịwa (Ọ bụlọọ childs nnwa)
No use this your love o, wee mee m ịwa (Girl, I'm feeling you)
Girl, you remember say ma me ịwa
No use this your love o, wee mee m ịwa
Girl, your body go ganana
Hire me for the banana
I'm feeling you, tatata
And real life
So, girl, your body go ganana
Toy for me banana
I'm feeling you, tatata
And real life
E mee enu, mee ana, oh, you my honey, oh
Welụ obi church, oh, eh, eh, eh
You know say, I can deny, oh, you my shawdy, oh
You always on top, oh, eh, eh, nwaanyị ọma
Ma me ịwa
No use this love o, wee mee m ịwa
Yeah, my baby, oh, ma me ịwa (No, no, no)
No use this love o, wee mee m ịwa, yeah