Phyno – Nnunu (feat. Stormrex) Lyrics

Nnunu Lyrics By Phyno

Nnunu Lyrics
Nnunu Lyrics
  • Artist Phyno
  • Featured Stormrex
  • Title Nnunu
  • Album Nnunu (feat. Stormrex) – Single

Penthauze
Heh, Shawty you feeling me, ha?
Mụnwaa na-e-feel kwa ya (True)
Mana asa ọbụla ga-emere m mentele
Mụnwa ga-e-free kwa ya
And, ị bịa gosikwa m na i nwelụ power
Anyị ga-egirikwa ya (True)
Lekwa men, fa ncha bụkwu my men
Anyị ga-erichakwa
Abatalụ m club
Na-achọnụ better girl
M fụ a better girl
Ọ sị m, "Phyno, change your channel"
Ihe i bu n'ukwu bụkwa ebelebe
Ị makwa na nwata bụ enenebe
When she put it on me and she grind it
Melụ m ji deenụ ya ka ọ bụ edemede
Nwata na-atọkwa mụ bịlịbịlị
And, men jikwa change kịlịkịlị
Biko, hapụ m okwu nụ, bịanụ gwanụ nwata
Ife dị ịbụọ, ofu ga-emerịrị, eh
Oh, no need to, no need to wait, oh
Oga wait, oh (Otu a)
Oh, show me your, show me your face, oh
I dey wait, oh
Nwa mbadaba, ishi mbadaba
Ị mazikwa na sọ ihe na-adị gị mma, dị mbadaba?
Ukwu mbadaba, ọhụ dị mbadaba
Ị mazikwa na sọ ihe na-adị gị mma, dị mbadaba?
Ị makwa na chicks yakpa? (Ụmụ nnụnụ)
Mana nke m atọka? (Ụmụ nnụnụ)
Ngwa, gwa Nwamaka (Ụmụ nnụnụ)
Ọ dị ọcha ka ọ maka (Ụmụ nnụnụ)
Ikenna kụga large (Ụmụ nnụnụ)
Uchenna taga cash (Ụmụ nnụnụ)
Nnanna yi to match (Ụmụ nnụnụ)
Phyno, nwa ama ama (Ụmụ nnụnụ)
Kulitewe, kulitewe
Kulitewe, nwata kulitewe
Sempe, sempe
Sempewe, nnwa, sempe
Tikashịwa, tikashịwa
Tikashịwa, tikashịwa
Kụrichawa, kụrichawa
Kụkashịwa, kụkashịwa (Eze nnụnụ)
Nnụnụ machawakwa
Anyị ga-akụpụlụ ya (True)
Ọ sọkwa afa ya bụlụkwa Precious
Anyị ga-atụrapụ ya
Mana nnụnụ ahụ bụlụkwa my type
Aga m e-follow kwa ya (True)
Ọ sọkwa ya bụlụ just for one night
Anyị ga-egwodokwa ya
Abatalụ m club, ha
Na-achọnụ my bonus, heh
M fụ a better girl
Ọ sị m, "Phyno, change your focus", ha
Ihe i bu n'ukwu bụkwa ebelebe
Ị makwa na nwata bụ enenebe
When she put it on me and she grind it
Melụ m ji deenụ ya ka ọ bụ edemede
Nwata na-atọkwa mụ bịlịbịlị
And, men jikwa change kịlịkịlị
Biko, hapụ m okwu nụ, bịanụ gwanụ nwata
Ife dị ịbụọ, ofu ga-emerịrị, eh
Oh, no need to, no need to wait, oh
Oga wait, oh (Otu a)
Oh, show me your, show me your face, oh
I dey wait, oh
Nwa mbadaba, ishi mbadaba
Ị mazikwa na sọ ihe na-adị gị mma, dị mbadaba?
Ukwu mbadaba, ọhụ dị mbadaba
Ị mazikwa na sọ ihe na-adị gị mma, dị mbadaba?
Ị makwa na chicks yakpa? (Ụmụ nnụnụ)
Mana nke m atọka? (Ụmụ nnụnụ)
Ngwa, gwa Nwamaka (Ụmụ nnụnụ)
Ọ dị ọcha ka ọ maka (Ụmụ nnụnụ)
Ikenna kụga large (Ụmụ nnụnụ)
Uchenna taga cash (Ụmụ nnụnụ)
Nnanna yi to match (Ụmụ nnụnụ)
Phyno, nwa ama ama (Ụmụ nnụnụ)
Kulitewe, kulitewe
Kulitewe, nwata kulitewe
Sempe, sempe
Sempewe, nnwa, sempe
Tikashịwa, tikashịwa
Tikashịwa, tikashịwa
Kụrichawa, kụrichawa
Kụkashịwa, kụkashịwa
Kedụ maka pịnọ pịnọ? (Ụmụ nnụnụ)
Storm nnwa baby (Ụmụ nnụnụ)
JB nnwa lady (Ụmụ nnụnụ)
Okpeke, na i vukwe ya (Ụmụ nnụnụ)
Bond nwa ama ama (Onye nnụnụ)
Fatboy nnwa (Onye nnụnụ)
Mufawasa (Onye nnụnụ)
E-Flavour nwa ama ama (Eze nnụnụ)
Arụ m chọrọ nnụnụ (Ụmụ nnụnụ)
My body wants nnụnụ (Ụmụ nnụnụ)
Fine girls bụ sọ nnụnụ (Ụmụ nnụnụ)
Ị ma nwa okpeke bụkwa nnụnụ? (Ụmụ nnụnụ)
Chilaka chọrọ nnụnụ (Onye nnụnụ)
Oloye chọrọ nnụnụ (Onye nnụnụ)
Hi-Brand chọrọ nnụnụ (Onye nnụnụ)
Mana Osama chọrọ nnụnụ (Eze nnụnụ)
Haa
Ekenekwaa m ndị anya afụ nnụnụ, nwanne
A fụ nnụnnụ, e wepụtachaa, a fụ guys, a kpaa
Daddy, ị bụ onye ụka ekpere, bụrụ onye nnụnụ
Major Bangz, ị na-akụ beat, ị na-akụ nnụnụ
Eriela ya

READ ALSO  Phyno – What It Do (feat. Laylow, Buckwylla, SosSick, Phenom, Jesse Jagz, Yung6ix, Olamide, Liu T & Seriki) Lyrics

Leave A Comment