Flavour – Her Excellency (Nwunye Odogwu) Lyrics

Her Excellency (Nwunye Odogwu) Lyrics By Flavour

Her Excellency (Nwunye Odogwu) Lyrics

  • Artist Flavour
  • Title Her Excellency (Nwunye Odogwu)
  • Album Her Excellency (Nwunye Odogwu) – Single

Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah e
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah e
Make way for nwunye odogwu
Nekwe ya nụ ka ọ na-abịanụ
Clear road for nwunye odogwu
Egovin nwanyị ọma nụ
Ị fụlụ asa odogwu
Evergreen nwanyị ọma nụ
Ị fụlụ asa odogwu
Eleganza nwanyị ọma nụ
Ị fụrụ ọla aka ya
Ọkwa gold ka ọ gba n'aka
Nekene asa odogwu
Akwaeke nwanyị ọma nụ
Ịfụzịanụ nwunye odogwu
Ịmara na odogwu na-eme ọfụma
Odogwu na-eme ọfụma
Odogwu na-eme ọfụma
Odogwu na-eme ọfụma
Maintenance is key to beauty
Chawa m
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah e
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah e
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah e
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah e
Make way for nwunye odogwu
Nyenụ efe na ọ na-abịanụ
Clear road for nwunye odogwu
Asị mụ nyenụ efe na ọ na-aganụ
Ị fụgodị nwa nụ
Baby bụ kiribe nkiribe
Nkiribe, nkiribe
Ị fụgodị nwa nụ
Baby bụ enenebe eje ọlụ
Enenebe nwa oo
Ọmụma na-asa arụ
Baby la hot nwa
La hot nwa oo
Osi n'igwe, chai
Ada dị ọra mma
Ịfụzienụ nwunye odogwu
Ịmara na odogwu na-eme ọfụma
Odogwu na-eme ọfụma
Odogwu na-eme ọfụma
Odogwu na-eme ọfụma
Maintenance is key to beauty
Chawa m
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah e
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah e
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah e
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah e

READ ALSO  Bass Santana, Flyboy Tarantino, Kid Trunks & Craig Xen – Jahseh on my Wrist Lyrics

Leave A Comment