Jeriq – ESCAPE PLAN Lyrics

ESCAPE PLAN Lyrics By Jeriq

ESCAPE PLAN Lyrics
ESCAPE PLAN Lyrics
  • Artist Jeriq
  • Title ESCAPE PLAN
  • Album ESCAPE PLAN – Single

Ogbe
900M plus 100M in USD, my escape plan
Rolling my sharwama, zero wahala, ọkụ adịlọ in my lamp
Railway Holyghost ka anyị sị abanye c2, sị Ụwanị wee banye camp
I live thug life, mana ama m akwụkwọ, A1 boy, a pass m jamb
900M plus 100M in USD, my escape plan
M na-enwe ndịdị na-ekpe ịfe omimi
One day I know my sun will shine
Ahh, anọkwa m in danger, mana m ga-emeli ka Enugu Ranger
Gba kpim, jee jụọ your exchanger
Amadịọha abụlọkwa Ikenga
Fa che na mụnwa awago, but I came back like a prodigal son
Awụgo m concri, saa motor, I can't mention some kind illegal jobs
Okwu ego ka m na-ekwu, ịchọ my verse m ga-enye gị invoice
Shawty said "she want to come", only cum I need now is income
Back then n'ịme Nkpọr, swag anyị is white bathroom slippers
Movement m digital compass, I need God personal contact
Mpa anyị ejịlọ ego, since amụ mụ, no christmas cloth
E use m Xpress music, HTC, Nokia torch, Symbian phone
900M plus 100M in USD, my escape plan
Rolling my sharwama, zero wahala, ọkụ adịlọ in my lamp
Railway Holyghost ka anyị si abanye c2, sị Ụwanị wee banye camp
I live thug life, mana ama m akwụkwọ, A1 boy, a pass m jamb
900M plus 100M in USD, my escape plan
M na-nwe ndịdị na-ekpe ịfe omịmị
One day I know my sun will shine
Ahh, anọkwa m in danger, mana m ga-emeli ka Enugu Ranger
Gba kpim, jee jụọ your exchanger
Amadịọha abụlọkwa Ikenga
I challenge you, take one post
Mụnwa takia blessing, blessing, blessing, blessing
Chukwu subụọ my line with unlimited flexing
10M on dressing, no more okirika testing, testing
Boys are progressing
It's cold outside, jee jụọ Buju BNXN
Sọọsọ mgbe m je esekpelu anị bụ na m chọ ịkpelụ Chukwunna ekpele
Anyị awaa, ojemba enweịlo, oga, no accident oh, ịje awele
Ah, a na-agba war n'Awka, scores is 4 man down, chai
Free my men n'ime nga, fa na-achọ escape plan
900M plus 100M in USD, my escape plan
Rolling my sharwama, zero wahala, ọkụ adịlọ in my lamp
Railway Holyghost ka anyị sị abanye c2, sị Ụwanị wee banye camp
I live thug life, mana ama m akwụkwọ, A1 boy, a pass m jamb
900M plus 100M in USD, my escape plan
M na-enwe ndịdị na-ekpe ịfe omịmị
One day I know my sun will shine
Ahh, anọkwa m in danger, mana m ga-emeli ka Enugu Ranger
Gba kpim, jee jụọ your exchanger
Amadịọha abụlọkwa Ikenga
Can your grandfather do this?
Can your grandfather do this?
Can your grandfather

READ ALSO  Lara George – Ijoba Orun Lyrics

Leave A Comment