20 Years to Come Lyrics By Phyno

J-Jayswaarg is the new problem
Yeah!
Nwanne, ị dị free to judge, mana ikpe amakwana m
Everyday I just dey think, mpa, isi agbakana m
Anya na-afụ ife aka na-eme, mana ọ kwa ọnụ ga-ekwu?
Ma gị chee na ọ ma nlube gị, ofu mbọsị ọ ga-esu
Ụwa ezu oke, bịa fụlụ ụdị iru a kpọlọ anyị
Ọ ga-elu turn gị next, ụdị mgbu a kọlụ anyị
Fa sị na ife ga-adị mma, mana agụụ na-asụ m akwụ
Anyị ka nọ n'obodo, ka na-ebi ka ndị a jụlụ ajụ
A yaa cash, a yaa paper
A yaa gen, a yaa Nepa
Okwu a kpụ n'ọnụ from the day I was born
Biko, gee egwu a in 20 years to come
A yaa friends, a yaa brothers
Ya melụ m ji edee gị letter a
Okwu a kpụ n'ọnụ from the day I was born
Biko, gee egwu a in a 100 years to come
10 years to come, we wanna be free, oh no
Cos we don’t know
What tomorrow go be
When the time go come, my brother, let me know ohh
Just let me know, ohh ahh
Anyị adịị aga n'iru, ka a pịlị anyị pause
Onye bata o bulu nke ya, ndị a enwerọọ remorse
I feel say the solution bụ ka anyị nachighee default
Nwanne, i chee na i fụgo ife, anyị afụgo the worst
Pịasuo the government, protest-ịa one week
Nwanne, a tọlụ gị n'obodo a, ị bụlụ captive
All man nọ na hot seat, no hope for the next meal
Ọọ maka ndị bandit? Fa elugo na South East
See, isi na-ada, everybody a na-e-keep score
It's obvious, nobody dị safe anymore
And i jee call-ụọ fa out, fa emee gị ignore
The blood of the innocent bụ ife ị na-afụ on the floor
Ma na ọọ anyị na-eme onwe anyị
Ọọ anyị na-ele onwe anyị
Ma obodo a echelụọ anyị, nwanne, ọ kwa anyị ga-eche onwe anyị?
Ife anyị chọọ bụ hope, one day, everything go fine
And I hope say e go happen in my life time
A yaa cash, a yaa paper
A yaa gen, a yaa Nepa
Okwu a kpụ n'ọnụ from the day I was born
Biko, gee egwu a in 20 years to come
A yaa friends, a yaa brothers
Ya melụ m ji edee gị letter a
Okwu a kpụ n'ọnụ from the day I was born
Biko, gee egwu a in a 100 years to come
10 years to come, we wanna be free, oh no
Cos we don’t know
What tomorrow go be
When the time go come, my brother, let me know ohh
Just let me know, ohh ahh
Yeah!
Anyị bụ our enemy
Sometimes, anyị ncha na-eme ka ọọ na anyị enwerọọ identity
Neenụ the audacity
And ma ọọ favor-ụọ fa echi, fa change-ịa the policy
Akwụbeedịị salary
Misplaced priorities
We dey complain, ha adịị e-feel my pain
Obodo na-agba ọkụ, ụnụ a ka na-eme campaign
Ugo ebelụgo na mgbagbu
Mana anyị ama nji maka mgbagbu ghalụ ọgụ
Yeah