Jeriq – UBIAM ANA Lyrics

UBIAM ANA Lyrics By Jeriq

UBIAM ANA Lyrics
UBIAM ANA Lyrics
  • Artist Jeriq
  • Title UBIAM ANA
  • Album HOOD BOY DREAMS 2 – EP

Ogbe
Iyooo
Jayswarg is the new problem
Nwanne, I've not seen 100 Milli yet, so I cannot relax (dollars)
Came from nothing to numbers, multiply and stack my racks
Destiny can be delayed, but it can not be denied
I want this bag now
Chukwu tinye ọnụ na my matter
Nwa bịalụ ije m na heal from the past
Healing from afụfụ na nleka
I will never give up till ụbịam ana (ahhaa)
Anyam afụgo ife
Hustle hustle
Akwa ego ka nwa n'ebe
Save my soul oge n'agakwa aga
I want the bag
Anyi aga alụcha ọlụ gbala aka
Nlọ m na alọzi bu
Milli milli
Billi billi
Milli milli
Ego m n'achọkwa bụ
Billi billi
Milli milli
Billi billi
Kee way? Kee way?
Job is not done till I see my self in a Cullinan
042 know my name, I dey govern the hood ka Sullivan (Chime)
Agbakwana oke speed maka accident, run your marathon
This men claiming real, fa dịcha fake ka silicon
Aiming high for nkata nkụ
My best days ka dị na ịru
Dibịa mana ụlọ abụlọ nzụ
Financial freedom bụkwa iwu
Iyoo belong to the upper room
Jụọ Sky God zeus of Olympus
Any demon bịa my way, I navigate ka Christopher Columbus
Chukwunna kam jụọ gị "when the bobo go shine?"
Kpọọ my line flashing ka m we hope
Biko gosim sign, gọzie m ka Okeke
Manchi, wepụ aka enwe n'ofe
I want this bag now
Chukwu tinye ọnụ na my matter
Nwa bịalụ ije m na heal from the past
Healing from afụfụ na nleka
I will never give up till ụbịam ana (ahhaa)
Anyam afụgo ife
Hustle Hustle
Akwa ego ka nwa n'ebe
Save my soul oge n'agakwa aga
I want the bag
Anyi aga alụcha ọlụ gbalụ aka
Nlo m na alọzi bụ
Milli milli
Billi billi
Milli milli
Ego m na achọkwa bụ
Billi billi
Milli milli
Billi billi
Xtraordinaire
Nwanne, I've not seen 100 Milli yet, so I cannot relax (dollars)
Came from nothing to numbers, multiply and stack my racks
Destiny can be delayed, but it can not be denied
I want this bag now

READ ALSO  Lil Durk – Make It Back 1.0 Lyrics

Leave A Comment