Zoro Swagbag – Nzogbu (feat. Jeriq) Lyrics

Nzogbu Lyrics By Zoro Swagbag

Nzogbu Lyrics

  • Artist Zoro Swagbag
  • Featured Jeriq
  • Title Nzogbu
  • Album Nzogbu (feat. Jeriq) – Single

Yo yo yo iyoo
Yo yo yo yo yo iyoo
Akpa swag na Jeriq ee
Yo yo yo iyoo
Yo yo yo yo yo iyoo
Ogbee
Yeah, sand sand na Timberland m
Ebe asị sị ejena ka anyị je
Amonsu na-afụ m jụlụ ajụlụ
Ebe ha sị sị efena ka anyị fe
Onye obele okwukwe pụru apụrụ
Umu Chukwu na ekwelum, amen
Billionaires ga akali, amen
This year next year ikwete kwe, amen
Ina asim guo new anthem
Ona ifuro na na mu na agu ego
What can you not fathom
Na nno Rolls Royce eli nwakaego?
Olisa onye Obioma
So tears of joy ka m na enwezi
Ndi na eche bu ka ha chia m ochi
Ka bakasi fa adi echezi
Old cargo container tagolu nchala
Still in a ferry
Canada on the rooftop
Get high to the most high
Zo gbuo ekwensu na ukwu
Zo gbuo ya na ekpere
Owu ite no bu na asa m ka efele
Ugo nku walu efe ni go
Zo ba ekwensu ukwu na isi
Zo gbuo ya na ekpere
Ndi ilo no bu na alu overnight
Mana umuchukwu emeligo
Nzogbu
Uh uh uh uh uh
Nzogbu Nzogbu
Uh uh uh uh uh
Oh Nzogbu
Uh uh uh uh uh
Nzogbu Nzogbu
Uh uh uh uh uh
Okpa n'ani aka n'enu
I don't talk much ka ekwulekwu
Face your fears atuna egwu
Battery full akpam julu eju
N'ime uwa anyi n'afu danger
Watch me kinging
Black panther
Ajo mmuo ajo mmadu si ebea puo
Waa Ekwensu back to sender
K'anyi jebe k'anyi jebe n'ubi ego
Anom n'uzo mpa mna abia mna abia
K'anyi liba k'anyi libanu enu okpoghe
Nkita na agba uja adilokwa atata
Driver nkpor junction ania conductor 3-3 junction nia
Driver abakpa junction ga apu o
Conductor achara layout ga apu o
Ogbee
Enyi mba enyi
Nzogbu
Enyi mba enyi
Zo gbuo nleka
Enyi mba enyi
Nzogbu
Enyi mba enyi
Zo gbuo ekwensu na ukwu
Zo gbuo ya na ekpere
Owu ite no bu na asa m ka efele
Ugo nku walu efe ni go
Zo ba ekwensu ukwu na isi
Zo gbuo ya na ekpere
Ndi ilo no bu na alu overnight
Mana umuchukwu emeligo
Nzogbu
Uh uh uh uh uh
Nzogbu Nzogbu
Uh uh uh uh uh
Oh Nzogbu
Uh uh uh uh uh
Nzogbu Nzogbu
Uh uh uh uh uh
Akpa anyi n'acho abulo kwa Akpa walking talking
Hooo, haaa
Money minded OT no dulling dulling
Hooo, haaa
Okwa chinwetalu igbo chiwetelu agu
Hoo Haaa
Up nepa k'anyi n'eti n' ewetekwa oku
Hoo, haa
Kedu onye tili nwa n'ebea akwa
247 men n'ele afia
Iyoo tested onye odi na aka
Zoro tiyekwa kwa swag n'ime akpa
Nyem efe amandi anaeze
Obu onye obu onye n'ako ede
Obodo adilo mma bu ulu ndi nze
Obu onye obu onye n'ako ede
Shut up na odogwu na aba mba
Onye insultulu odogwu ga aga nga
Boss
And ugbom na agba agba
Ozodimgba ya na nleka agba mgba
Mmacha mmacha mmacha anyi na eko osa
Ogede ogede ogede asa na ata ata
Ugboghe abakpa to Ugwunabamkpa
Uh ifeoma na ato ncha
Mama kosi na ima nu kosi
(Imakosi adi naa)
Zo gbuo ekwensu na okalu mu obi
(Imakosi adi naa)
Kama nja ekulu ekwensu nkuolu ezi
( imakosi adi naa )
Up for life no be onwe mgbe oji
( imakosi adi naa)
Golden teeth na ata oka
( imakosi adi naa )
On Balmain na atu ugba
( imakosi adi naa)
O mu bu onye odi na onu
( imakosi adi naa)
O G Gen Z greet me proper
Greet me proper

READ ALSO  Yamê & Adekunle Gold – On my mind Lyrics

Leave A Comment