Slowdog & Phyno – Aka Gi (Remix) Lyrics

Aka Gi (Remix) Lyrics By Slowdog

Aka Gi (Remix) Lyrics
Aka Gi (Remix) Lyrics
  • Artist Slowdog
  • Featured Phyno
  • Title Aka Gi (Remix)
  • Album Aka Gi (Remix) – Single

Huh, ladies and mentlegen
Sorry, ladies and gentlemen, nwanne (O nwebedịị ihe ị fụụ)
This is the remix (Okpotokpo nwa)
Huh, ọ bụrọọ ball e ji mee training ka e ji agba match
Ị ma na o nwerọọ ife na-eme, nwanne anyị kụga large
Ọọ kwa Slowdog, ya na Phyno Fino
Nothing mega nwanne, you know how we do it (Yeah)
See me see trouble oh
Bad belle want make we chop knuckle oh
Sị ya mba, me I wan bubble oh
Let me see your hands if you wan hustle, na so
Aka gị
Aka gị there, nwanne nye m aka gị
Aka gị
Atụgo m down, baby gwa m afa gị
Aka gị
Ị chọlụ ịgba egwu, ngwa nye m ụlaga
Aka gị
Nwune, baby nye m ụlaga
Aka gị
Ị chọrọ ele e, baby gbaba shọkị
Aka gị
Diggy doggy, nwanne taba turkey
Aka gị
Phyno Fino, onye obụna ma gị
Aka gị
Aaa, onye obụna ma gị
Aka gị
Ị ma na abụ m onyeisi mehn, via ịtụ isi
I che na m si Tunis bata, mụa na-atụ isi
Ana m atụ ụtụ, tụgide tụọ ụtụ isi
Nwoke akwụgo dues, tụọ ụtụ karịa ụtụ isi
Ka m nụkwa na mbosị ụka aburọọ church
Ka m nukwa na my babe alovụụ m so much
Ụfọdụ sị na mụnwa na-eyele eyele mana m yelesịa nwanne, egwu m na-agụ ka na-atouch
On your marks, get set, let's go
Egwu a dị ụtọ, ọ dịrọọ ka ụmụnwaanyị a na-ahụ na 2go
Adịgo m tight karịa shoelace
Kama m ga-awọ ada, ntutu epuo n'isi 2Face
A na-akọyeli, ya na-akọyeli, ndị ọzọ na-emeyeli n'ife m na-akọyeli
Mana m na-akọyeli, mana nkọyeli m na-akọyeli na-enye m chaa, ngwa ka anyị na-emeyeli
See me see trouble oh
Bad belle want make we chop knuckle oh
Sị ya mba, me I wan bubble oh
Let me see your hands if you wan hustle, na so
Aka gị
Aka gị there, nwanne nye m aka gị
Aka gị
Atụgo m down, baby gwa m afa gị
Aka gị
Ị chọlụ ịgba egwu, ngwa nye m ụlaga
Aka gị
Nwune, baby nye m ụlaga
Aka gị
Ị chọrọ ele e, baby gbaba shọkị
Aka gị
Diggy doggy, nwanne taba turkey
Aka gị
Phyno Fino, onye obụna ma gị
Aka gị
Aaa, onye obụna ma gị
Aka gị
Aka gị, baby, gbatanụ ọsọ enyemaka
Achọlụ m ya ngwa ngwa, wepụta ya, na echi telụ aka
Achọlụ m ya taata, ị dịkwaa wii, mana ị kalụ aka
Mana ihe na-ekpo m bụ ọnụ gị maka ọ na-agba ka ụkpaka
Ị ma na ị bịa board, but ị sị na ị na-agba ka ụkpaka?
Maka na ị chaa white, men ha wee sị na ị bụ ọcha ka ọ maka
Bịa ka m mee gị labanka, maka m na-akụ ka ọpanka
Nwa, akpa m julu eju, ị ma na ebu m ya ka tanker
Heh, I love you pass your mother, ị na-achị
Lee ka i si e-look takeaway, ị dị very fancy
Ị na-a-act, watch-ịa ka i si eko mụ na my manchi
And ị daa ekwe ekwe ka ebe Man U na-agbanụ Swansea
Oya hold up
Ị ma na anyị na-e-need kwa ife anytime we show up
Mụ na Slowdiggy, Kizzy na-akọzi
And ị ma Zoro ga-ezo gị
And anyị ji swag ga-eko gị
Achọrọọ m ịnụ pịm, sọ ihe ị ga-ewepụta bụ sọ aka gị
See me see trouble oh
Bad belle want make we chop knuckle oh
Sị ya mba, me I wan bubble oh
Let me see your hands if you wan hustle, na so
Aka gị
Aka gị there, nwanne nye m aka gị
Aka gị
Atụgo m down, baby gwa m afa gị
Aka gị
Ị chọlụ ịgba egwu, ngwa nye m ụlaga
Aka gị
Nwune, baby nye m ụlaga
Aka gị
Ị chọrọ ele e, baby gbaba shọkị
Aka gị
Diggy doggy, nwanne taba turkey
Aka gị
Phyno Fino, onye obụna ma gị
Aka gị
Aaa, onye obụna ma gị
Aka gị
If you don't know me, marụ na i nwelọọ TV
Adị high, nwenne, ọ bụlọọ BP
Ama m akwụkwọ, nwanne, my father VC
Kama ị ga-agbakarị m n'ọsọ, anyị agbaa GG
Ụtọ imbecile, ịgụ asụ mmiri
Jụọ AB Simple, ọ sị na m bụ ikiri
Tucantalk ya na MC ForGod know me
KMJ for life, nwanne, you wan blow me
Nwoke dị sharp, abụ m nwaafọ
Adị m ka rice Christmas, adịị m asa afọ
Nwoke nwelụ swag, e-speak-ilekwe
If you no believe in me, nke gị ekpomekwe
Nwoke na-esi ndụ ndụ ka m gbara perfume
Ị ka na-agba strike, mụnwa sef ka na-e-resume
I dey watch Telemundo, gịnwa na-ekili cartoon
I'm a fresh boy, gịnwa dee iru ka iru baboon, haaa
Na so, nwanne
KMJAMF, I see you
Chilaka enyi ọha
Bond nwanne, KC!

READ ALSO  Charass – Coco Butter (Remix) [feat. Phyno & Davido] Lyrics

Leave A Comment