Utalineage – Isi Benji (feat. Jeriq, Ifex G & Romeo Max) Lyrics

Isi Benji Lyrics By Utalineage

Isi Benji Lyrics
Isi Benji Lyrics
  • Artist Utalineage
  • Featured Jeriq, Ifex G, Romeo Max
  • Title Isi Benji
  • Album Isi Benji (feat. Jeriq, Ifex G & Romeo Max) – Single

Anthem anyị bụ ka anyị bute ego
Dollar, rands, isi Benji
Anthem anyị bụ ka anyị bute ego
Dollar na pounds, rands, isi Benji
Ka anyị chụpado the money
Ka anyị chụpado the money
Ka anyị chụpado the money
Chinweike, ka anyị chụpado the money
Ka anyị chụpado the money
Ka anyị chụpa-, ka anyị chụpado the money bulu ya nata, bulu ya natalue ụnọ, ehen
Ị ma na m meraana n'afa nna na nwa na mmụọnsọ, next thing bụ Chukwu nye m ego
Adịị m ejekwa ụka, mana Mathew 7:7 bụ my anthem
I need-ii ka ọkụ dị na be gị 24/7, i needịrọọ lantern
Motivational quotes a na-e-credit aza?
Do anything for the money, zakwuo onye mgbu "Yes sir"
Mana be talking in million
I jirọọ money, you're not winning
Double up, bute ego oo
Money amaka, who no know oo
Chi m oo, Chi m oo
Ka ọọ na i needịrọọ money, nwanne?
Fa chọlụ ka m tie ka nna m
Fa achọrọọ ka m zaa afa nna m
Fa achọrọọ ka m chang-ie akwa m
O nweedị mgbe ha ji chọọ ịfụ penny n'aza m
Mpa, chụpado the money, hapụ ụmụnwaanyị na fa ga-amalụ gị fine
Ị chụtakwa the money, ị ga-afụ na ụmụnwaanyị ga-abịa kwụba na line
O yesigo ka ofe akwụ, aza m ra ka onye na-eri oke akpu
M ga na-akụ akụ, ndị ife m na-ewe ga na-akpụ akpụ
M ga na-akụ ma mgbe Hausa na-eme Salah
Ọ sọ m phone, m ga charg-ịa na Ghana
Adịị m eche Onitsha before m gbaba ọfala
Onye sị na ọọ mụ na ya, pịwaa ya ọnụ ka ụdala
Ka anyị chụpado the money
Ka anyị chụpado the money
Ka anyị chụpado the money
Chinweike, ka anyị chụpado the money
Ka anyị chụpado the money
Ka anyị chụpa-, ka anyị chụpado the money bulu ya nata, bulu ya natalue ụnọ, ehen
Na money chase, adị m renowned ịwụ Benjọ
From Monday, I put in work cos Friday night I flenjo
O nwelọọ ka ị fụ m ebe a na-eme anything for the boys
The reason I add prayers to the grind, n'ụka St. John
O doo gị anya na money stop nonsense, ma rubbish, ọ stop-ụkwuu bullshit ya na don't be silly
I bulu the money na excess, ị dị rugged, not talking 20 in thousands for one one kpa na bundle na milli
I bulu the money na bag (Bag), ị yaa ya ayaa in the air
Obodo niile ị gara, ka ị welụ swag mee current affair
A big a naa atụkwa egwu SARS, ị ga-arapụkwa Toyota golụ Benz
[????????????]
Keeping them sauce
Iyoo, Iyoo, I swear to the gods
Swag overdose, a guy hot ka sun nọ na Jos
Chilling with us, ụmụ nnwa S-E-O ukwu ra ka bus
I nwee ike bụlụ the actor, so far na m bu the money, taa, nwanne ka m bụlụ the boss
Ka anyị chụpado the money
Ka anyị chụpado the money
Ka anyị chụpado the money
Chinweike, ka anyị chụpado the money
Ka anyị chụpado the money
Ka anyị chụpa-, ka anyị chụpado the money bulu ya nata, bulu ya natalue ụnọ, ehen
Ka anyị chụpado the money
Mụlụ anya na-achụ ya till early morning
Nleka adịrọọkwa funny
I sewachaa, ego ka e ji agba curing
Adịlọọ agba Nairabet na Dubai, sị alọba ahụ teta n'ụla
Owu saa gị ị nọlụ attach, i bute ike ị ball ba
Isi Benji, isi Eliza, mgbada kwụlụ 10kpa nweekwa ike ịkwụ 20kpa
So, tụba ọlụ, never you sleep on your grind
Everyday chụba the bag
Ka party rice, ọ ga-eru onye ọbụna aka
Onye ọbụna ga-anarụ aka
Bus na-e-load n'Ọchanja
Bus na-e-load na Main Man
Ị na-agbalị sọ that way
Men na-agbalịkwa sọ this way
Eji m the keys to the city
Steady working ka m bụ Willie
Grace of inye mama milli
M ma nkwụsị till I say, "Mama I made it"
Anthem anyị bụ ka anyị bute ego
Dollar, rands, isi Benji
Anthem anyị bụ ka anyị bute ego
Dollar na pounds, rands, isi Benji
Ka anyị chụpado the money
Ka anyị chụpado the money
Ka anyị chụpado the money
Chinweike, ka anyị chụpado the money
Ka anyị chụpado the money
Ka anyị chụpa-, ka anyị chụpado the money bulu ya nata, bulu ya natalue ụnọ, ehen

READ ALSO  Kan Did – Enter (feat. Jeriq) Lyrics

Leave A Comment