Veecko Kyngz – Kedu Ncha Bu Omo (feat. Phyno) Lyrics

Kedu Ncha Bu Omo Lyrics By Veecko Kyngz

Kedu Ncha Bu Omo Lyrics
Kedu Ncha Bu Omo Lyrics
  • Artist Veecko Kyngz
  • Featured Phyno
  • Title Kedu Ncha Bu Omo
  • Album Kedu Ncha Bu Omo (feat. Phyno) – Single

Ọmalịcha, biko gaga gogo
Ngwa, biko gaga gogo
Anything you do, ị ma na o so?
Ngwanụ, biko walankolombo
Ọmalịcha nnwa, kedụ ncha bụ omo?
Nnwa, kedụ ife na-eme?
You wan chop my money, run go
But, today na today
Oya tinye, tinye, ah, ị ma na ọ bago?
Oya tinye, tinye, ah, ị ma na ọ bago?
Ị na-akpọ m onye ara? Ị na-akpọ m onye ara?
Ị na-eme m onye ara? Ọ kwa gị bụ onye ara?
'Cause I like that thing that she's offering
Her backa no be small and me I want to do something, do something , eh
To rock her waist, oh, me I no dey shake, oh
Ọmalịcha, biko gaga gogo
Ngwa, biko gaga gogo
Anything you do, ị ma na o so?
Ngwanụ, biko walankolombo
Ọmalịcha nnwa, kedụ ncha bụ omo?
Nnwa, kedụ ife na-eme?
You wan chop my money, run go
But, today na today
Oya tinye, tinye, ah, ị ma na ọ bago?
Oya tinye, tinye, ah, ị ma na ọ bago?
I'm loving the combo
And she coming be short like a jumbo
She, she colored like rainbow
And she tempting me like Uche Jumbo
Ọ gịnị, ọ gịnị ka m na-ekwudị sef?
Nwaagbọghọ a dị mma oriri sef
Bịa fụlụ ebe guys na-agba nkili sef
All the girls a na-agba asịlị sef (Ọmalịcha, biko)
But she here for my money
The thing just dey make me dey lose all my mind
And, I've got a reminder
Wey go make her to open am wider
Ọmalịcha, biko gaga gogo
Ngwa, biko gaga gogo
Anything you do, ị ma na o so?
Ngwanụ, biko walankolombo
Ọmalịcha nnwa, kedụ ncha bụ omo?
Nnwa, kedụ ife na-eme?
You wan chop my money, run go
But, today na today
Oya tinye, tinye, ah, ị ma na ọ bago?
Oya tinye, tinye, ah, ị ma na ọ bago?
Chopping my dollar, baby
You talk say make we relate, oh
After you don spend my money
You no wan communicate, oh
I na-asị m chere? Wetin be dis?
I carry you go to the club on the 5th
Carry you go shopping mall on the 6th
Don't want to do me, oh, wetin be dis?
Ị na-akpọ m onye ara? Ị na-akpọ m onye ara?
Ị na-eme m onye ara? Ọ kwa gị bụ onye ara?
Ọmalịcha, biko gaga gogo
Ngwa, biko gaga gogo
Anything you do, ị ma na o so?
Ngwanụ, biko walankolombo
Ọmalịcha nnwa, kedụ ncha bụ omo?
Nnwa, kedụ ife na-eme?
You wan chop my money, run go
But, today na today
Oya tinye, tinye, ah, ị ma na ọ bago?
Oya tinye, tinye, ah, ị ma na ọ bago?
Ị na-akpọ m onye ara?
Ị na-akpọ m onye ara?
Ị na-akpọ m onye ara?
Ọmalịcha, biko gaga gogo
Ngwa, biko gaga gogo
Anything you do, ị ma na o so?
Ngwanụ, biko walankolombo
Ọmalịcha nnwa, kedụ ncha bụ omo?
Nnwa, kedụ ife na-eme?
You wan chop my money, run go
But, today na today
Oya tinye, tinye, ah, ị ma na ọ bago?
Oya tinye, tinye, ah, ị ma na ọ bago?
Tinye, tinye, ah, I mana obago?
Oya tinye, tinye, ah, I mana obago?
Veecko Kyngz, yeah
You de make me gaga gogo
You de make me gaga gogo

READ ALSO  Phyno – Holiday Lyrics (feat. Runtown)

Leave A Comment