Masterkraft – La La La (feat. Phyno & Selebobo) Lyrics

La La La Lyrics By Masterkraft

La La La Lyrics
La La La Lyrics
  • Artist Masterkraft
  • Featured Phyno, Selebobo
  • Title La La La
  • Album La La La (feat. Phyno & Selebobo) – Single

Ha, ukwu nnwa nke a, ukwu nkele bụ iru ọlụ (O nwebedịị ife ị fụụ)
Ukwu nnwa nke a, ukwu nkele bụ iru ọlụ
Anya na-egbu mụ, baby, wete glass
Ukwu gị dachili ụzọ, baby, nye mụ pass
Ị ma na ọgwụ gị tụlụ nwoke? Baby, fewe jazz
Tụọ down n'ụzọ ụtụtụ ka mụ na gị kaba Mass
Ka anyị lụọ ya alụ
Ka m gbanyelụ gị mmanya, kụọ ya akụ
Kwaa gị ka tailor, ka m dụọ gị adụ
Nwata dị m mma, mụnwa achụọ ya achụ
Ebube bu ya, mana nke i bu ka
Ma malụ na m dị raw ka that ****
Chelụ gị for eight hours ka ị nọ n'otiịgba
Mgbe ị ga-anụ isi ego ma ị fụ dimkpa
You got me feeling good
Nkịta niile na-aga eze, malụ na ọ bụlọọ sọ pitbull
M nye gị ya n'isi ọcha, nnwa, ị ga-anyụ mụ pool
M ga-apịa gị ezigbo ịtalị ka ị na-adịị m rude
Ukwu nnwa nke a, ukwu nkele bụ iru ọlụ
Ukwu nnwa nke a, ukwu nkele bụ iru ọlụ
Ukwu nnwa nke a, ukwu nkele bụ iru ọlụ
Ukwu nnwa nke a, ukwu nkele bụ iru ọlụ (See)
Afụlụ m gị kenie
Ife i bukwa n'ukwu dey make me to lalala
Aga m alalala
Afụlụ m gị kenie
Ife i bukwa n'azụ dey make me to lalala
I want to lalala
I no fit wait oh, mgbe mụ na gị ga-araba raba
I no fit wait oh, mgbe mụ na gị ga-akụma kụma oh
I no fit wait oh, nnwa nke a nụụ bụkwa chala chala
See, I no fit wait oh, mgbe mụ na gị ga-araba raba oh
(Onye ọma, eh)
(Ọ kwa gịnwa sị na mgbe anyị fụlụ, m welụ ife ọma?)
(Nnwa bịa nye m ife ọma)
(Oziọma, eh)
(Ọ kwa gịnwa sị na mgbe anyị lụụ, m welụ ife ọma, eh?)

Ukwu nwee ntị agwụgonụ, eh
Enenebe ukwu egbuona mụ, eh
I don talk oh, I don jonse oh
Nnwa a na-elekwa afịa, and she dey murder boys oh
(Onye ọma, eh)
(Ọ kwa gịnwa sị na mgbe anyị fụlụ, m welụ ife ọma?)
(Nnwa bịa nye m ife ọma)
(Ozioma, eh)
(Ọ kwa gịnwa sị na mgbe anyị lụụ, m welụ ife ọma, eh?)
(Nnwa bịa nye m ife ọma)

READ ALSO  Maroon 5 – Payphone (feat. Wiz Khalifa) Lyrics

Leave A Comment