Nigeria Ebezina Lyrics By Flavour

Nnaa ka m naghachizikwa Lagos asi m ten thousand
That is the problem
Na fuel tinyelu ego
(Kedụ ihe a na-akọdụ)
Ka anyị na-akọnụ ya nụ ka anyị na-akọnụ
Nigeria ebena, ebena, unu ebezina oh, oh, oh
Ife na-eme n'obodo na-agba mụ anya mmiri oh, oh, oh
All over the country, people dem are suffering
All over Nigeria, people dem are dying oh, oh, oh
Anyị a na agbago, agbago, ka anyị a na- agbada, agbada?
This people dey see us like mumu
Who be the mumu, na me abi na you?
Wetin we need na Godu intervention
Nigeria ebezina oh, oh
Brother, sister ebezina oh, oh, oh
Mama, papa ebezina oh, oh
E mesia, ọ ga-adi oh
Baba Godi oh, oh
Na begi we dey begi oh, oh
Nigeria ebezina akwa ariri
(Ebezina, ebezina, ebezina)
(Ebezina, ebezina, ebezina)
(Ebezina, ebezina, ebezina)
(Ebezina, ebezina, ebezina)
(Ebezina, ebezina, ebezina)
(Ebezina, ebezina)
(Ebezina, ebezina, ebezina)
Nigeria ebezina
Brother, sister ebezina
(Ebezina, ebezina, ebezina)
Mama, papa ebezina
(Ebezina, ebezina, ebezina)
E mesi a ọ ga-adi oh
Baba Godi oh, oh, na begi we dey begi oh, oh
(Ebezina, ebezina, ebezina)
(Ebezina, ebezina, ebezina)
Nigeria ebezina
(Ebezina)
Subsidy
Subsidy one fifty
Waga