Nwanem Ebezina Lyrics By Chief Stephen Osita Osadebe

Nwanne m ejena ejena ejena, i jebe o
Onye ọma ejena ị kachizie ntị jebe nụ
I luzie solu nụ akwụna bili
Ị nata kwana alili bịa o
Ị na-akwazi ka m mee anị n'ụwa m nụ?
Okwu m gwalụ ị gboo, ị kachie ntị jebe
I luzie bulu alịlị nata
Onye ọma ebezina na ife ụwa ga-adi nma
Okwu m gwalụ i gboo, ị kachizie ntị jebe o
I luzie welụ nụ anya ị fụnụ
Nwanne m ebena ebena ebena ebena
Onye ọma ebezina na ife ụwa ga-adị nma
Ogazị a maka w'ejina ya agọ mmụọ
Ogazị a maka w'ejini…
Osili onye ọma oo
Nkenke enyi chụlụ igwe enyi
N'Ekeke n'Ala-oji ka m si a ga nụ
Aja Asakata nna mụlụ Osadebe nụ
Aja Ọsadebe bili nụ o
Ọsadebe nna ya mụlụ nụ Obi
Obi a muzie nụ Osili nwa Ọsadebe nụ o
Nne m o, nne m na…
Nwanne m ebena ebena ebena onye ọma nụ
Ojele igwe ogbuefi, nne i bụ ofu nụ o
Ojele igwe biko…
Nwanne m ebena ebena ebena nụ o
Nwanne m ebezina o, ebezina
Ebezina ebezina ebezina ebezina ebezina ebezina
Ebezina ebezina ebezina ebezina ebezina ebezina
Ebezina ebezina ebezina ebezina ebezina ebezina
Ebezina ebezina ebezina ebezina ebezina
Nwanne m ejena ejena ejena, ị kachie ntị jebe nụ
Onye ọma ebezina na ife ụwa ga-adị nma nụ
Ọgazi a maka w'ejina ya a gọ mmụọ
Ọgazi a maka w'ejina ya …
Nwanne m ebena ebena ebena nụ oo
Onye ọma ebezina na ife ụwa ga-adị nma
Mmmmmm
Mmmmmm
Mmmmmm
Nwanne m ebezina o, ebezina
Ebezina ebezina ebezina ebezina ebezina ebezina
Ebezina ebezina ebezina ebezina ebezina ebezina
Ebezina ebezina ebezina ebezina ebezina ebezina
Nwanne m ebena ebena ebena nụ o
Onye ọma ebena na ife ụwa ga-adị mma
Okwu m gwalụ i gboo, ị kachie ntị jebe
I wee luzie nụ o solu akwụna bili o
Ị na-akwazi o ka m mee anị n'ụwa m nụ o
Eh nwanne m ebezina o, ebezina
Ebezina o, ebezina
Ebezina o, ebezina
Ebezina ebezina ebezina ebezina ebezina ebezina ebezina ebezina