Nyem Obi Gi Lyrics By Chief Stephen Osita Osadebe

Ezi ogoli, nye m obi gị
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Biko, nye m obi gị
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Di na nwunye bụ nwanne nụ
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Lee, na mụ na gị kpara akpa nụ
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Na anyị kwekọlị ekwekọlị nụ
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Ụmụnna m sokwa mụ bịanụ
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Ụmụnna gị n'afa sokwulu bịa nu
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Lee, na anyị likọlọ elikọnụ
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Na anyị ṅụkọlụ aṅụkọ nụ
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Ezi ogoli, ọ gịnị ka ị na-emezi m n'elu ụwa?
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Nwaanyị ọma
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Biko, nye m obi gị, ka anyị bili
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Ezi ogoli, nye m obi gị
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Ezi ogoli, ị ga-enye m obi gị, ka anyị bili n'enu ụwa?
Biko nyem obi gi ka anyi bili na udo
Di na nwunye bụ nwanne, ezi ogoli, nwaanyị ọma nụ
Nee, na mụ na gị kpala akpa nụ
Na mụ na gị kwere ekwe nụ
Anyị kwere ekwe nụ
Na mụ na gị likọlọ elikọ
N'ezie, na anyị ṅụkọlọ aṅụkọ
Ezi ogoli, nwaanyị bịa
Ọ bụ gịnị ka ị na-emezi mụ?
Ezi ogoli nwaanyị
Malụ na di na nwunye bụ nwanne
Na mụ na gị kpakwala akpa
N'iru ụmụnna gị
N'iru ụmụnna m
Na anyị kwekọlịtala
Ọ bụ gịnị ka ị na-emezi?
Ọ bụ gịnị nụ?
Ezi ogoli, biko nye m obi gị n'udo nụ
Ka anyị bili n'aṅụlị
Ofu mmadụ ka anyị ga-ebi nụ
Nwaanyị oo
Ọ bụzi gịnị na-ewe gị n'obi?
Ezi ogoli
Ezi ogoli, nye m obi gị o
Ezi ogoli, nye m obi gị o
Heiz
Ezi ogoli, nye m obi gị
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?
Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Di na nwunye bụ nwanne n'enu ụwa
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?
Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Biko, nye m obi gị, ka anyị bili
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Ezi ogoli, nye m obi gị o
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Ụmụnna gị kpara akpanụ
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Ofu okwu ka anyị jee nụ
Ofu omume ka anyị jiri kwenụ
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Ụmụnna gị na fa solu kwenụ
Ụmụnna m na-azọ fa fịa
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Dee na mụ na gị likọlọ elikọ
Dee na anyị ṅụkọlọ aṅụkọ
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Ezi ogoli nwaanyị o
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Biko enyem obi gi ka anyi bili o
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Di na nwunye kpara akpa
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Ezi ogoli, nye m obi gị
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Ezi ogoli, nye m obi gị
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Ezi ogoli, nye m obi gị
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Nye m obi gị, ka anyị bili
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)
Ezi ogoli, nye m obi gị
(Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?
Ị ga-enye m obi gị ka anyị bili o?)