Omeiheoma Lyrics By Flavour

Ome ihe ọma ka Ọ bụ
Ome ihe ukwu ka Ọ bụ
Chukwu ọma ka Ọ bụ
Ekwueme ka Ọ bụ
O nwere ihe ọma Ọ na-eme n’ụwa, nye Ya ekene
Maka na e kenee Ya na nke O mere, O mekwaa ya ọzọ
N'ime ọnọdụ ọbụna, Chukwu ma ndị nke Ya
Papa, ome ihe ukwu ka Ọ bụ
O nwere ihe ọma Ọ na-eme n’ụwa, nye Ya ekene
Maka na e kenee Ya na nke O mere, O mekwaa ya ọzọ
N'ime ọnọdụ ọbụna, Chukwu ma ndị nke Ya
Papa, ome ihe ukwu ka Ọ bụ