Ukwu Nwata Lyrics By Flavour

Ị ga-elelebe ukwu nwata?
I lelebe ukwu nwata
Bịa lelelebe ukwu nwata
Nekene ebube nwata
Yeah, weeyi
Nnwa dị ụtọ
Eh, nnwa a dị mma
Nnwa dị ụtọ
Eh, nnwa a dị mma ee
Nta nnwa m
Ọ gịnị na-afịọ?
Ebee dị ụtọ
Ọ gịnị na-afịọ?
Ebe nnwa pụtalụ, nnwa na-amụke
Ebe nnwa pụtalụ, nnwa na-achake
Ebe nnwa pụtalụ, nnwa bụ nkili
Ebe nnwa pụtalụ, onu agbajie boys
Ị hụnanụ boys agbagharịba
Ndị asịlị akọgharịba
Pammy Udubaịk ọ hakene
Ngwongwo guys akụwashịwa
Flavour beanyị, eze nnụnụ
Ala Owerri, mma mma nụ
Ndị tonight etigheriwe
Jay Stunt, mawụmawụ
Who no go
E no go know
Who no enter
E no go know
I love my baby
I no go lie
You wey no like am
Na you sabi
Ị ga-elelebe ukwu nwata?
I lelebe ukwu nwata
Bịa lelelebe ukwu nwata
Nekene ebube nwata
Yeah weeyi
Nnwa dị ụtọ
Eh, nnwa a dị mma
Nnwa dị ụtọ
Eh, nnwa a dị mma ee (Yeah weeyi)
Nta nnwa m
Ọ gịnị na-afịọ?
Ebee dị ụtọ
Ọ gịnị na-afịọ?
Ube mụ lachalụ, kwete na ọ dị ụtọ
Ụdara m mịchalụ, kwete na ọ dị ụsọ
Ugwu mụ lịsịlụ, kwete na ọ dị asọ
Agwọ anyị gbuziri, na ọ dị mkpirishi one?
Ị hụnanụ boys agbagharịba
Ndị asịlị akọgharịba
Pammy Udubaịk ọ hakene
Ngwongwo guys akụwashịwa
Flavour beanyị, eze nnụnụ
Ala Owerri, mma mma nụ
Ndị tonight etigheriwe, chei
Jay Stunt, mawụmawụ
Who no go
E no go know
Who no enter o
E no go know
I love my baby
I no go lie
You wey no like am
Na you sabi, eh
Ị ga-elelebe ukwu nwata?
I lelebe ukwu nwata
Bịa lelelebe ukwu nwata
Nekene ebube nwata
Yeah weeyi
Nnwa dị ụtọ
Eh, nnwa a dị mma
Nnwa dị ụtọ
Eh, nnwa a dị mma ee (Yeah weeyi)
Nta nnwa m
Ọ gịnị na-afịọ?
Ebee dị ụtọ
Ọ gịnị na-afịọ?
Nwata dị ụsọ oo
Nwata dị ụsọ oo
Mazinụ na ife na-eme
Yeah, yeah, yeah
Nwata dị ụsọ oo