Flavour – Virtuous Woman Lyrics

Virtuous Woman Lyrics By Flavour

Virtuous Woman Lyrics
Virtuous Woman Lyrics
  • Artist Flavour
  • Title Virtuous Woman
  • Album Ijele The Traveller

Like the moon and the sun
She is worth more than gold
Like the stars in the sky
She is worth more than diamonds
She is worth more than silver
Special kind of woman, oh, yeah
Ịma mma ya bụ agwa ya
Ngọzi Chukwu bụ nke ya
She is a virtuous woman
Maka na ezi nwaanyị dị ụkọ, oh yeah
Ịma mma ya bụ agwa ya
Ngọzi Chukwu bụ nke ya
She is a virtuous woman
Maka na ezi nwaanyị dị ụkọ
She is very strong, a woman of dignity
She is prayerful, a woman of substance
She is so blessed, her beauty na evidence oh
Ogoni dị mma, na-akwụnụ di ya n'iru
Obidiya, iye
Ugogbe oyibo nnwanu oh no
Nwaanyị manarịa, onye ọma mụ o
Sị mụ jisie ike n'ọrụ
Emesịa ọ ga-adị mma
Ịma mma ya bụ agwa ya
Ngọzi Chukwu bụ nke ya
She is a virtuous woman
Maka na ezi nwaanyị dị ụkọ
Ịma mma ya bụ agwa ya
Ngọzi Chukwu bụ nke ya
She is a virtuous woman
Maka na ezi nwaanyị dị ụkọ
So beautiful, oh, yeah
Thank God I found you, yeah
Ịma mma ya bụ agwa ya (Ịma mma ya bụ agwa ya, elee)
Ngọzi Chukwu bụ nke ya
She is a virtuous woman
Maka na ezi nwaanyị dị ụkọ
Ịma mma ya bụ agwa ya
Ngọzi Chukwu bụ nke ya
She is a virtuous woman
Maka na ezi nwaanyị dị ụkọ

READ ALSO  Yung Alpha, Phyno & Flavour – BILLINGS Lyrics

Leave A Comment