Phyno – Zamo Zamo (feat. Wande Coal) Lyrics

Zamo Zamo Lyrics By Phyno

Zamo Zamo Lyrics
Zamo Zamo Lyrics
  • Artist Phyno
  • Featured Wande Coal
  • Title Zamo Zamo
  • Album Zamo Zamo (feat. Wande Coal) – Single

Baby, you hold me for work oh
Make I enter your life, I go love you better oh
Nnwa baby, cool your temper, oh
If na money or body you want, I surrender oh
Nnwa, za m oo, za m oo
Girl, I want your loving
Za m oo, za m oo
Za m oo, za m oo
If I call you early in the morning
Make you za m oo, za m oo
Za m oo, za m oo
Sọ gị na-akụ my heartbeat
Nnwa, ị dị special ka flower dị na concrete
Them say you bitter, but you come sweet
Ị bụlụ exam m ga-edegide, enye mụ more shit
Ana m afụkwa otu i si asọpụlụ ndị dude
Ọ dịkwa ka ọọ sọ ụmụ malụ mma nọ na be unu
Ị ma na ife gị na-amasị m, ọ na-ewe gị iwe, cool
Ị za my call, m pịanyelụ gị obi mụ
Maka ị na-enye the boy more light
Nnwa, ị dịgodi wrong, ọ dị m alright
Gosị m ezigbo colour gị, I'm pure white
Before mụ a-turn-ụọ onye ọlụ to a housewife
Nnwa, as long as you got me, baby, i nwerọọ shaking
Any man ga-achụ gị, gwa ya, you're already taken
E mee foundation, welụ nwaayọ, nwaayọ wụba decking
Nwaafọ na ọọ gịnwa bụ my pino pino in the making
Nwoke nọ for you, for your love, I go sign undertaking
Baby, you hold me for work oh
Make I enter your life, I go love you better oh
Nnwa baby, cool your temper, oh
If na money or body you want, I surrender oh
Nnwa, za m oo, za m oo
Girl, I want your loving
Za m oo, za m oo
Za m oo, za m oo
If I call you early in the morning
Make you za m oo, za m oo
Za m oo, za m oo
Answer, answer
Baby, I dey beg you make you answer
Answer, answer
Baby, I dey beg you make you answer
Since I don dey call, you no dey answer
Stand by you, you don't need a bouncer
Michael Jackson, I go be your dancer
Plenty girls but na you win the bonanza
Shey you no dey see say we wear white?
Shey you no dey see say WC, mụ na Phyno dịkwa alright? (Iskaba)
Give you money and anything you want e no go pass by
We no dirty, baby, shey you no dey see say you wear white?
Ọdịnaka, ọ dị gị n'aka
Ịfụnanya, afụrụ m gị n'anya
Ọdịnaka, ọ dị gị n'aka
Ịfụnanya, afụrụ m gị n'anya
Sugar, sugar baby
One pa, you go carry baby
Two pa, you carry meji, eh
Make I come teach you like a lady o
Baby, you hold me for work oh
Make I enter your life, I go love you better oh
Nnwa baby, cool your temper, oh (Make I love you forever oh)
If na money or body you want, I surrender oh
Nnwa, za m oo, za m oo
Za m oo, za m oo
Za m oo, za m oo
Eh, za m oo
Za m oo, za m oo
Za m oo, za m oo
Za m oo, za m oo
Eh, za m oo
Za m oo, za m oo
Ị na-afụ ya? Nnwa, ọ ga-ejezu gị arụ, ehh, ọ ga-ejezu gị arụ
And mụ na gị kụbakwa emena nkụja maka adịkwa m OK
Eh, nwoke egbugo tọọ tọọ
Ị na-afụ ya?
Ọdịnaka, ọ dị gị n'aka
Ịfụnanya, afụrụ m gị n'anya
Ọdịnaka, ọ dị gị n'aka
Make you za m oo, za m oo
Za m oo, za m oo
Za m oo, za m oo
Eh, za m oo
Za m oo, za m oo
Ọdịnaka, Ọdịnaka, Chiamaka
Za m oo, za m oo
Afụrụ m gị n'anya, afụrụ m gị n'anya
Za m oo, za m oo

READ ALSO  Oritse Femi & The Junglist – Mama Lyrics

Leave A Comment